GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Efesọs Isi 1 2 3 4 5 6 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Ekele (1, 2) Ngọzi ndị si n’aka Chineke (3-7) Ịchịkọta ihe niile ka ha nọrọ n’okpuru Kraịst (8-14) “Otú a ga-esi na-elekọta ihe” mgbe oge a kara aka zuru (10) Mmụọ nsọ e ji kaa anyị akara “na-eme ka obi sie anyị ike” (13, 14) Pọl kelere Chineke maka okwukwe ndị Efesọs nwere, kpeekwa ekpere maka ha (15-23) 2 Chineke mere ka anyị dịrị ndụ, anyị na Kraịst adịrịkwa n’otu (1-10) Kraịst kwaturu mgbidi kewara ìgwè abụọ (11-22) 3 Ihe gbasara ndị mba ọzọ ga-eso n’ihe nzuzo dị nsọ (1-13) Ndị mba ọzọ ga-eketa ihe Kraịst ketara (6) Ihe Chineke zubere ma n’oge gara aga ma n’ọdịnihu (11) Pọl rịọrọ ka Chineke mee ka ndị Efesọs ghọta eziokwu nke ọma (14-21) 4 Otú ahụ́ Kraịst si dịrị n’otu (1-16) Ụmụ nwoke e ji nye onyinye (8) Àgwà ọjọọ mmadụ na-akpabu na àgwà ọma (17-32) 5 Ikwu ihe dị mma na ịkpa àgwà dị mma (1-5) Na-akpanụ àgwà ka ụmụ nke ìhè (6-14) Jupụtanụ na mmụọ nsọ (15-20) Na-ejinụ oge unu eme ihe kacha mkpa (16) Ọdụ a dụrụ ndị di na ndị nwunye (21-33) 6 Ọdụ a dụrụ ndị mụrụ ụmụ na ụmụ ha (1-4) Ọdụ a dụrụ ndị ohu na ndị nna ha ukwu (5-9) Ekike agha zuru ezu nke Chineke nyere ndị mmadụ (10-20) Ekele ikpeazụ (21-24) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Ndị Efesọs—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Ndị Efesọs—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Ndị Efesọs—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt Ndị Efesọs p. 1735-1736