Ịkwụwa Aka Ọtọ
Diut. 25:13-16; 2 Kọr. 8:21; Efe. 4:25; Hib. 13:18
I nwekwara ike ịgụ Job 6:25; Ilu 3:32; 6:16-19; 2 Kọr. 6:3, 4, 7, 8
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Ọma 15:1-5—Jehova kwuru ndị ga-abụ ezigbo ndị enyi ya. Otu n’ime ihe ha ga na-eme bụ ịkwụwa aka ọtọ
Ọrụ 5:1-10—Jehova gburu Ananayas na Safaịra maka na ha akwụwaghị aka ọtọ