Ndị Ọgọ
Gịnị mere ndị nne na nna na ndị ọgọ ji kwesị ịkpachara anya ka ha ghara ịna-etinye anya n’alụmdi na nwunye ụmụ ha?
I nwekwara ike ịgụ Ọma 34:14; Mat. 5:9; Rom 12:18; 14:10-13
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Ọpụ. 18:1-27—Mosis onye amụma na ọgọ ya nwoke, bụ́ Jetro, na-akwanyere ibe ha ùgwù