Ị̀ Ma Aha Ndịozi Iri na Abụọ Jizọs?
Were Ya:
1. Ka Jizọs n’ekwusa ozi Al’eze Chineke,
E nweren-dị so ya. Ha dị iri n’abụọ.
Ha hụrụ ka Jizọs gwọrọn-dị ahụ́ n’esigh’ike.
K’anyị gbalịa ma cheta ahan-dịozi Jizọs.
(UKWE)
Ha bụ: Pita, Jems, Jọn, Andru,
Filip, Tọmọs, Judas, Matiu,
Jems nwa Alfiọs, Saịmọn, na Tadiọs.
Echefula Batolomiu.
2. Ha na Jizọs so n’ekwusa oziA-l’eze.
Ha nọ n’egere ihe niile Jizọs kwuru.
Man’otuo-nye hapụrụ ịn’eso Jizọs Kraịst.
K’anyị gbalịa ma cheta ahan-dịozi Jizọs.
(UKWE)
Ha bụ: Pita, Jems, Jọn, Andru,
Filip, Tọmọs, Judas, Matiu,
Jems nwa Alfiọs, Saịmọn, na Tadiọs.
Echefula Batolomiu.