Chetụgodi Oge Ahụ
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. Nsogbu jur’ebe nile.
Enweghịzị ihe n’ezu.
M n’emechi anyam n’ahụ
Olilanyam n’emezusị.
(UKWE)
Chetụgod’oge ihem-gbua-dịghị,
Anyị g’alaghachi nan-torobịa.
Chetụgod’oge a’yị g’etet’ụra sị,
“I meela Chineke nyea-nyị ndụ ọhụrụ.”
2. O nwetụbegh’ihe m nụrụ,
Anyam n’agbachizị ugbua.
Ma m g’anụ m’egwu n’akpọ.
Anyam g’ahụ ihe nile.
(UKWE)
Chetụgod’oge ihem-gbua-dịghị,
Anyị g’alaghachi nan-torobịa.
Chetụgod’oge a’yị g’etet’ụra sị,
“I meela Chineke nyea-nyị ndụ ọhụrụ.”
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Ihea ’bughị otu m chọr’ịdị.
Oge n’abịa m g’enwer’onwem.
(UKWE)
Chetụgod’oge ihem-gbua-dịghị,
Anyị g’alaghachi nan-torobịa.
Chetụgod’oge a’yị ga n’agb’egwu n’iro
Ụbochị nile g’atọ ụtọ.
(UKWE)
Chetụgod’oge ihem-gbua-dịghị,
Anyị g’alaghachi nan-torobịa.
Chetụgod’oge a’yị g’etet’ụra sị,
“I meela Chineke nyea-nyịn-dụ.”