Kọsara Ya Nsogbu Gị
Were Ya:
Akwụkwọ Egwú
1. Nsogbu bịara gị,
Ekwela k’ike gwụ gị.
N’echeta Chineke.
Ọ g’eme k’ị d’ike.
(TUPU UKWE)
Atụl’egwu.
Chi gị bụ Chi kach’elu.
(UKWE)
Naanị Jehova g’edu gị.
Kọsara ya nsogbu gị.
N’akpọku ya, ọ g’aza.
Nsogbu gị n’ewute ya.
Nsogbu bịara gị,
Kọsara ya. Kọsara ya. Kọsara ya.
2. N’echeta n’ị g’ebi
N’Al’eze ru’ebigh’ebi.
Ihem-gbu nan-chegbu,
Nsogbu niile g’ebi.
(TUPU UKWE)
Atụl’egwu.
K’anyị tachi’obi ru’ọgwụgwụ.
Ọ bụ
(UKWE)
Naanị Jehova g’edu gị.
Kọsara ya nsogbu gị.
N’akpọku ya, ọ g’aza.
Nsogbu gị n’ewute ya.
Nsogbu bịara gị,
Kọsara ya. Kọsara ya. Kọsara ya.
(UKWE)
Naanị Jehova g’edu gị.
Kọsara ya nsogbu gị.
N’akpọku ya, ọ g’aza.
Nsogbu gị n’ewute ya.
Nsogbu bịara gị,
Kọsara ya. Kọsara ya. Kọsara ya.
Kọsara ya. Kọsara ya.