Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Na-agbagharanụ

Na-agbagharanụ

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Ihen-d’ị bu n’obi bụi-heọ-ma.

    I n’em’ihen-dị n’egosio-biọ-ma.

    M’enwer’okwun-dị n’agbawa obi.

    Ha pụr’iwute gị n’obi,

    Ọ bụgh’otuo-kwesịrị.

    (UKWE)

    Ma tupu anyanwụ ada,

    K’anyị gbalịa k’anyị kpazie taa.

    Chefuo ihen-dịa-nyị kwuru

    Ma gbaghara.

    A’yị b’ụmụnne, ruom-gbe niile.

  2. 2. Ịnọ n’udo anagh’adịcham-fe.

    Okwue kwuru n’iwe g’ewute gị.

    Mam-gb’ị kpebiri igbaghara,

    I g’ahụ n’ọ bụ ya kam-ma

    Ichefu ya kacham-ma.

    (UKWE)

    Ma tupu anyanwụ ada,

    K’anyị gbalịa k’anyị kpazie taa.

    Chefuo ihen-dịa-nyị kwuru

    Ma gbaghara.

    A’yị b’ụmụnne, ruom-gbe niile.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Ọ nwegh’ih’ọ bụla g’ekew’any’ịhụnanya g’ejikọt’anyị.

    N’agbaghara, ma n’echefu ya.

    Ọ bụo-tua k’ọ kwesịr’dị.

    (UKWE)

    Ma tupu anyanwụ ada,

    K’anyị gbalịa k’anyị kpazie taa.

    Chefuo ihen-dịa-nyị kwuru

    Ma gbaghara.

    N’im’obia-nyị k’ọ n’ebido.

    N’ịhụnanya, k’anyị n’agbagharanụ.