ABỤ NKE 157
Udo Ga-emecha Dị
1. Nsogbu n’ahụhụ
Jur’ebe niile.
Man-dị Chineke nwer’udo.
Okwukwe n’eme
K’anyị
n’atachio-bi.
Cheta nan-sogbu g’akwụsị.
(UKWE)
Udo g’emecha dị
Ruom-gb’ebigh’ebi
N’ebe niile n’ụwa.
Ọchịchị Chineke
Gewepụn-sogbu,
Mee ka ‘madụ niile
Dị n’udo.
2. Ndị nọ n’eluigwe
Na n’el’ụwa
Ga n’efe naanị Jehova.
Ha g’adị n’udo
Ma hụi-be ha n’anya.
Uche Jehova g’emezu.
(UKWE)
Udo g’emecha dị
Ruom-gb’ebigh’ebi
N’ebe niile n’ụwa.
Ọchịchị Chineke
G’ewepụn-sogbu,
Mee ka ‘madụ niile
Dị n’udo.
(UKWE)
Udo g’emecha dị
Ruom-gb’ebigh’ebi
N’ebe niile n’ụwa.
Ọchịchị Chineke
G’ewepụn-sogbu,
Mee k’anyị dị n’udo.
(UKWE)
Udo g’emecha dị
Ruom-gb’ebigh’ebi
N’ebe niile n’ụwa.
Ọchịchị Chineke
G’ewepụn-sogbu,
Mee ka ‘madụ niile
Dị n’udo,
Dị n’udo.
(Gụọkwa Ọma 72:1-7; Aịz 2:4; Rom 16:20)