ABỤ NKE 53
Ịkwadebe Maka Ozi Ọma
-
1. Chia-bọọla.
Anyị chọrọ
K’anyị gaa kwusa’oziọ-ma.
Mam-miri n’eru,
Mechaa bido zowa.
Ọ g’adịa-nyị k’anyị nọrọzie,
hiw’ụra.
(UKWE)
Anyị cheta n’oziọ-ma dịm-kpa,
Kwadebe, kpe’ekpere,
Ọ n’eme k’anyị gbalịa bilie
Gaa kwusaa ya.
Ndị ’mụ’ozi n’eduzikw’anyị.
Jizọs n’eduzi ha.
Ezigboe-nyi sokw’anyị n’aga
G’agb’anyịu-me.
-
2. N’echeta
Ihea niile.
Ọ ga n’eme gịo-biụ-tọ.
Anyị niile ma
Na Jehova n’ahụ
Ihe niile anyị n’arụzu
n’ozi ya.
(UKWE)
Anyị cheta n’oziọ-ma dịm-kpa,
Kwadebe, kpe’ekpere,
Ọ n’eme k’anyị gbalịa bilie
Gaa kwusaa ya.
Ndị ’mụ’ozi n’eduzikw’anyị.
Jizọs n’eduzi ha.
Ezigboe-nyi sokw’anyị n’aga
G’agb’anyịu-me.
(Gụọkwa Ekli. 11:4; Mat. 10:5, 7; Luk 10:1; Taị. 2:14.)