USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Eprel 2016
Ihe I Nwere Ike Ikwu
Otú e nwere ike isi nye ndị mmadụ Teta! na akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị. Jiri aro ndị a dee otú ọzọ ị ga-esi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Na-agwa Ndị Ọzọ Okwu Ga-agba Ha Ume
Ndị enyi Job akasighị ya obi, ha atọ boro ya ebubo, gwakwa ya okwu ndị mere ka obi jọkwuo ya njọ. (Job 16-20)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ihe Ọhụrụ Na-enyere Anyị Aka Izi Ndị Mmadụ Ozi Ọma
Jiri isiokwu bụ́ “Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?” zie ndị mmadụ ozi ọma
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Job Ekweghị Ka E Jiri Ụgha Megharịa Ya Anya
Chọpụta otú ụgha ndị Setan na-agha si dị iche n’otú Jehova si ele ihe anya. (Job 21-
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Job Bụ Onye Ezi Omume
Job kpebiri na ya ga na-erubere Chineke isi, na-ekpekwa ikpe ziri ezi. (Job 28-32)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ezigbo Enyi Na-enye Ndụmọdụ Bara Uru
Mgbe Elaịhu na-enye Job ndụmọdụ, o kwuru okwu otú gosiri na ọ hụrụ Job n’anya, anyị kwesịrị ịna-eme ka ya. (Job 33-37)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ịkpọ Ndị Mmadụ Òkù Maka Mgbakọ Ukwu
Ihe ị ga-eburu n’obi ma i nyewe ndị mmadụ akwụkwọ anyị ji akpọ ha òkù maka mgbakọ ukwu anyị. Jiri aro dị́ n’ebe e dere “Ihe Ị Ga-ekwu” nye ya mmadụ.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ihe Ndị A Ga-eburu n’Obi Banyere Mgbakọ Ukwu
Chọpụta otú ị ga-esi egosi na ị hụrụ ndị ọzọ n’anya ma ị gaa mgbakọ ukwu.