Ò Nwetụla Mgbe I Chere Ihe Bụ́ Azịza Ajụjụ Ndị A?
Gịnị mere e ji nwee ọtụtụ nsogbu n’uwa taa?
Olee otú ị ga-esi enweta amamihe ị ga-eji edi nsogbu ụwa?
Ihe banyere gị ọ̀ na-emetụ Chineke n’obi?—1 Pita 5:6, 7.
Olee otú ị ga esi amatakwu Chineke na ihe ọ chọrọ imere anyị?
Ọtụtụ nde mmadụ amatala azịza ajụjụ ndị a n’ihi na ha mụrụ Akwụkwọ Nsọ. I nwekwara ike ime otú ahụ.
Ị chọọ ịmatakwu Akwụkwọ Nsọ, biko gwa ndị bipụtara magazin a ka ha wetara gị broshọ bụ́ Real Faith—Your Key to a Happy Life n’efu, ma ọ bụ gị agụọ ya na www.pr2711.com.