ỤLỌ NCHE Nke 5 n'Afọ 2017 | Ndị Mmụọ Ozi Hà Dị Adị n’Eziokwu?
OLEE IHE I CHERE?
È nwere ndị mmụọ ozi n’eziokwu? Baịbụl kwuru, sị:
“Gọzienụ Jehova, unu ndị mmụọ ozi ya, ndị dị ike nke ukwuu, ndị na-eme ihe o kwuru, site n’irube isi n’iwu ya.”—Abụ Ọma 103:20.
Ụlọ Nche a kọrọ ihe Baịbụl kwuru gbasara ndị mmụọ ozi na otú ha si enyere anyị aka.
ISIOKWU TETA! A
Ndị Mmụọ Ozi Hà Nwere Ike Inyere Gị Aka?
Ihe ndị a kọrọla gbasara ndị mmụọ ozi emeela ka ọtụtụ ndị kwere na ha nwere ike inyere anyị aka.
ISIOKWU TETA! A
Ihe Ndị Bụ́ Eziokwu Gbasara Ndị Mmụọ Ozi
E nweghị ebe ka mma anyị ga-esi amata nke bụ́ eziokwu gbasara ndị mmụọ ozi ma ọ́ bụghị na Baịbụl.
ISIOKWU TETA! A
Ì Nwere Mmụọ Ozi Na-eche Gị Nche?
Ì kwesịrị iche na e nwere ndị mmụọ ozi ma ọ bụ otu mmụọ ozi ga-echebe gị?
ISIOKWU TETA! A
Otú Ndị Mmụọ Ozi Si Enyere Gị Aka
E nweela ọtụtụ oge Chineke zigara ndị mmụọ ozi ya ka ha gaa nyere ụmụ mmadụ aka.
Ị̀ Maara?
Ọ̀ bụ na ọ bụghị mkparị ka Jizọs na-akparị ndị Juu mgbe o mere ihe atụ gbasara “ụmụ nkịta”?
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Ekweghị M na Chineke Dị
Gịnị mere otu nwa okorobịa kweere ihe ndị Kọmunist na-ekwu ma o kweghị na Chineke dị, ji bido mụwa Baịbụl
Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
O yiri ka enweghị ike inwe udo na obi iru ala n’ụwa a ebe ọ bụ na ahụhụ na mmegbu ka juru na ya. Ò nwere mgbe nsogbu ndị a ga-akwụsị?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Mmadụ Ò Kwesịrị Inwe Okpukpe Ọ Nọ na Ya?
Mmadụ ò nwere ike ịna-ekpere Chineke n’onwe ya?