ỤLỌ NCHE Nke 2 n'Afọ 2016 | Gịnị Mere Jizọs Ji Taa Ahụhụ ma Nwụọ?
Olee uru ogbugbu e gburu otu nwoke ihe dị ka puku afọ abụọ gara aga baara gị?
ISIOKWU TETA! A
Ihe Ndị A Kọrọ Gbasara Jizọs Hà Mere Eme n’Eziokwu?
Olee ihe ndị gosiri na ihe Matiu, Mak, Luk na Jọn kọrọ gbasara Jizọs bụ eziokwu?
Ndị Kraịst Hà Kwesịrị Ịna-efe Chineke n’Ebe Ndị E Weere Ka Ebe Nsọ?
Ọtụtụ okpukpe ndị a ma ama n’ụwa nwere ebe ndị ha weere na ha dị́ nsọ. Ò nwere uru ịnọ ebe ndị ahụ efe Chineke bara?
E Mee Ngwa Ngwa, E Meghara Ọdachi
Amụma Baịbụl kwuru ihe a ga-eji ama mgbe a ga-enwe oké mkpagbu. Ị̀ ga-eme ngwa ngwa ka i meghara ọdachi ahụ?
Ònye Tinyere Isiakwụkwọ na Amaokwu Ndị Dị́ na Baịbụl?
Gịnị mere otú a e si kerisịa Baịbụl ji masị ọtụtụ ndị?
Ònye Bụ Ekwensu?
Ì kwesịrị ichegbuwe onwe gị n’ihi ya?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Jizọs Ọ̀ Nwụrụ n’Elu Obe?
Ọtụtụ ndị weere obe ka ihe e ji mara Ndị Kraịst. Ànyị kwesịrị iji ya efe Chineke?