ỤLỌ NCHE Mach 2015 | Gịnị Ka Jizọs Gbapụtara Anyị na Ya?
Ọ̀ gbapụtara anyị n’aka ekwensu, ka ọ̀ bụ ná mbibi Chineke gaara ebibi anyị, ka ọ̀ bụkwanụ na gịnị?
ISIOKWU TETA! A
Ihe Mere Mgbapụta Ji Dị Anyị Mkpa
Ebe ọ bụ na Chineke hụrụ anyị n’anya, ọ̀ ga-eke anyị otú ọ ga na-agụ anyị agụụ ịdị ndụ ebighị ebi ma meekwa ka anyị ghara ịdị ndụ ebighị?
ISIOKWU TETA! A
Olee Uru Ọnwụ Jizọs na Mbilite n’Ọnwụ Ya Ga-abara Gị?
Gụọ ihe isii Baịbụl kwuru gosiri na ọnwụ otu onye ga-emeli ka ọtụtụ ndị mmadụ dị ndụ ebighị ebi.
ISIOKWU TETA! A
Olee Ebe na Oge A Ga-echeta Ọnwụ Jizọs?
N’afọ 2015, a ga-echeta ọnwụ Jizọs ná mgbede Fraịdee, abalị atọ n’ọnwa Eprel.
NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ, SỊ
Ista Ọ̀ Bụ Ememme Ndị Kraịst n’Eziokwu?
Gịnị ka ndị ọkà mmụta kwuru gbasara ememme a na-ewu ewu?
AKỤKỌ NDỤ
Anya Jairo Na-enyere Ya Aka Ife Chineke
N’agbanyeghị na Jairo nwere ọrịa ụbụrụ nke mere ka ọ bụrụ naanị anya ya ka ọ na-emegharịli n’ahụ́ ya, obi dị ya ụtọ na ndụ ọ dị bara uru.
Ị̀ Maara?
Olee otú ọbụbụ Pọl onyeozi bụ nwa amaala Rom si baara ya uru? Olee otú e si akwụ ndị ọzụzụ atụrụ ụgwọ n’oge ochie?
Onyinye A Na-enye Ndị Eze
Ọ bụ eziokwu na ihe ndị na-esi ísì ọma bụ atụrụ tawa taa, ma, n’oge ochie e weere ha otú e si ewere ọlaedo.
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Ònye ruru eru ịta achịcha ma ṅụọ mmanya e ji echeta ọnwụ Jizọs?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Ànyị Kwesịrị Iji Ihe Oyiyi Efe Chineke?
Ọ̀ ga-ewe Chineke iwe ma anyị jiri ihe oyiyi ma ọ bụ arụsị fee ya?