Gịnị Mere E Ji Kee Anyị?
Gịnị ka anyị ga-eme ka ndụ anyị nwee isi, baakwa uru otú anyị chọrọ?
Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A
Vidio Ndị E Ji Akụzi BaịbụlIsiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA
Oleedị Ihe Chineke Bu n’Obi Kee Anyị?
Ò nwetụla mgbe ị jụrụ onwe gị ihe Chineke kere anyị ka anyị jiri ndụ anyị mee? Lee ihe Baịbụl zara.
AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA
Gịnị Ga-enyere M Aka Ịna-enwe Olileanya?
Olileanya e ji n’aka nwere ike ime ka ndụ gị ka mma, meekwa ka obi sie gị ike na ihe ga-adị mma n’ọdịnihu.
AMAOKWU BAỊBỤL NDỊ A KỌWARA
Ebe A Kọwara Jeremaya 29:11—‘M Maara Echiche Niile M Na-eche Banyere Unu’
È nwere ihe Chineke bu n’obi kee onye ọ bụla?
IHE NDỊ DỊ EZIGBO MKPA BAỊBỤL NA-AKỤZI
Mmadụ na Chineke Hà Ga-abụli Enyi?
Kemgbe ụwa, ọ na-agụsi ndị mmadụ agụụ ike ịmata Onye kere ha. Baịbụl ga-enyere anyị aka ịbụ enyi Chineke. Ihe mbụ ị ga-eme bụ ịmatagodị aha Chineke.
AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA
Olee Otú Ị Ga-esi Adị Ndụ Ebighi Ebi?
Baịbụl kwere nkwa na ndị niile na-eme uche Chineke ga-adị ndụ ebighi ebi. Tụlee ihe atọ Chineke chọrọ ka anyị mee.
GBASARA ANYỊ
Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl
A ga-eji Baịbụl zaa gị ajụjụ ị jụrụ, ma ọ bụkwanụ mee ka ị matakwuo gbasara Ndịàmà Jehova.
IHE NDỊ DỊ EZIGBO MKPA BAỊBỤL NA-AKỤZI