Fast Facts—Guyana
- 798,000—Ndị bi n'obodo a
- 3,280—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 46—Ọgbakọ dị iche iche
249—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
AKỤKỌ
Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Gayana
Olee ihe ndị bara uru anyị ga-amụta n’aka ndị a gara ebe a chọkwuru ndị na-ekwusa ozi ọma? Olee otú ihe ndị ị mụtara nwere ike isi nyere gị aka ịkwadebe ịga ozi ọma ná mba ọzọ ma ọ bụrụ na ọ na-agụ gị agụụ ime otú ahụ?