Fast Facts—Namibia
- 2,680,000—Ndị bi n'obodo a
- 2,711—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 47—Ọgbakọ dị iche iche
1,030—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
Ebe a bụ Kunene dị na Namibia. Ndịàmà Jehova a ji broshọ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi na-ezi ndị Himba ozi ọma n’asụsụ Herero
1,030—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma